Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 29 Ụlọ Nche,12/1/2007, p. 104/15/2006, p. 26
12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+