Zekaraya 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ ya ga-arụ ụlọ nsọ Jehova, ọ bụkwa ya ga-enweta ebube. Ọ ga-anọ n’ocheeze ya na-achị, ọ ga-abụkwa onye nchụàjà n’ocheeze ya.+ Ọrụ abụọ ahụ* ga na-agakọ ọnụ. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 29 Ụlọ Nche,12/1/2007, p. 104/15/2006, p. 26
13 Ọ bụ ya ga-arụ ụlọ nsọ Jehova, ọ bụkwa ya ga-enweta ebube. Ọ ga-anọ n’ocheeze ya na-achị, ọ ga-abụkwa onye nchụàjà n’ocheeze ya.+ Ọrụ abụọ ahụ* ga na-agakọ ọnụ.