Zekaraya 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ ma bee ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa+ ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m ka unu buuru ya n’eziokwu? Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:5 Ụlọ Nche,11/15/1996, p. 5
5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ ma bee ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa+ ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m ka unu buuru ya n’eziokwu?