Zekaraya 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị irube isi n’okwu Jehova si n’ọnụ ndị amụma oge mbụ kwuo+ mgbe ndị mmadụ bi na Jeruselem nakwa n’obodo ya ndị gbara ya gburugburu, mgbe ha nọkwa n’udo, mgbe ndị mmadụ bikwa na Negeb* nakwa na Shefila?’”*
7 Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị irube isi n’okwu Jehova si n’ọnụ ndị amụma oge mbụ kwuo+ mgbe ndị mmadụ bi na Jeruselem nakwa n’obodo ya ndị gbara ya gburugburu, mgbe ha nọkwa n’udo, mgbe ndị mmadụ bikwa na Negeb* nakwa na Shefila?’”*