Zekaraya 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M wee jiri oké ifufe fesasịa ha ná mba niile ha na-amaghị.+ Ala ha wee tọgbọrọ chakoo mgbe ha pụchara. E nweghị onye si na ya na-agafe, e nweghịkwa onye na-alọghachi na ya+ n’ihi na ha mere ka ala ahụ mara mma bụrụ ala na-atụ ụjọ.’”
14 M wee jiri oké ifufe fesasịa ha ná mba niile ha na-amaghị.+ Ala ha wee tọgbọrọ chakoo mgbe ha pụchara. E nweghị onye si na ya na-agafe, e nweghịkwa onye na-alọghachi na ya+ n’ihi na ha mere ka ala ahụ mara mma bụrụ ala na-atụ ụjọ.’”