Zekaraya 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ndị agadi nwoke na ndị agadi nwaanyị ga-anọdụ ala ọzọ n’ámá ndị dị na Jeruselem. Onye ọ bụla n’ime ha ga-eji mkpara ya n’aka maka na ọ dịteela ndụ aka.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:4 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 11-16
4 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ndị agadi nwoke na ndị agadi nwaanyị ga-anọdụ ala ọzọ n’ámá ndị dị na Jeruselem. Onye ọ bụla n’ime ha ga-eji mkpara ya n’aka maka na ọ dịteela ndụ aka.+