Zekaraya 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi na ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“Otú ahụ mụnwa bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha kpebiri ime ka ọdachi dakwasị unu maka na ndị nna nna unu kpasuru m iwe, agbanweghịkwa m obi m,+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:14 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 20
14 “N’ihi na ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“Otú ahụ mụnwa bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha kpebiri ime ka ọdachi dakwasị unu maka na ndị nna nna unu kpasuru m iwe, agbanweghịkwa m obi m,+