19 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke anọ,+ ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke ise,+ ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke asaa,+ na ọnụ unu na-ebu n’ọnwa nke iri+ ga-abụrụ ụlọ Juda oge obi ụtọ na ọṅụ, oge ememme obi ụtọ.+ N’ihi ya, hụnụ eziokwu na udo n’anya.’