Zekaraya 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị bi n’otu obodo ga-agakwuru ndị bi n’obodo ọzọ, sị: “Ka anyị jiri obi anyị niile gaa rịọ Jehova ka o meere anyị amara* ma chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Anyị* ga-agakwa.”+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:21 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 21-22
21 Ndị bi n’otu obodo ga-agakwuru ndị bi n’obodo ọzọ, sị: “Ka anyị jiri obi anyị niile gaa rịọ Jehova ka o meere anyị amara* ma chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Anyị* ga-agakwa.”+