Zekaraya 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ashkelọn ga-ahụ ya ma tụọ egwu. Ọ ga-ewute Gaza nke ukwuu,Wutekwa Ekrọn maka na e menyela ihe ọ tụkwasịrị obi ihere. Eze Gaza ga-anwụ,E nweghịkwa onye ga-ebi n’Ashkelọn.+
5 Ashkelọn ga-ahụ ya ma tụọ egwu. Ọ ga-ewute Gaza nke ukwuu,Wutekwa Ekrọn maka na e menyela ihe ọ tụkwasịrị obi ihere. Eze Gaza ga-anwụ,E nweghịkwa onye ga-ebi n’Ashkelọn.+