Zekaraya 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-eguzoro n’ihu ụlọ m na-eche ya nche,+Ka a ghara inwe onye ga-esi na ya na-apụ apụ ma ọ bụ na-abata abata. E nweghị onyeisi ọrụ* ga-esi na ya gafere ọzọ,+N’ihi na m jirila anya m hụ ya* ugbu a.
8 M ga-eguzoro n’ihu ụlọ m na-eche ya nche,+Ka a ghara inwe onye ga-esi na ya na-apụ apụ ma ọ bụ na-abata abata. E nweghị onyeisi ọrụ* ga-esi na ya gafere ọzọ,+N’ihi na m jirila anya m hụ ya* ugbu a.