Zekaraya 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-ekwe Juda* ka ụta m. M ga-eji Ifrem mere akụ́ ụta m. Zayọn, m ga-akpọte ụmụ gị Ka ha megide ụmụ Gris,M ga-emekwa ka ị dị ka mma agha onye agha.’
13 M ga-ekwe Juda* ka ụta m. M ga-eji Ifrem mere akụ́ ụta m. Zayọn, m ga-akpọte ụmụ gị Ka ha megide ụmụ Gris,M ga-emekwa ka ị dị ka mma agha onye agha.’