2 N’ihi na arụsị ezinụlọ dị iche iche ekwuola okwu aghụghọ.
Ndị na-agba afa ahụla ọhụụ ụgha.
Ha na-akọ nrọ na-abaghị uru.
Mbọ ha na-agba ka ha kasie ndị mmadụ obi enweghị isi.
Ọ bụ ya mere ha ga-eji wagharịa ka atụrụ.
Ha ga-ata ahụhụ n’ihi na e nweghị onye ọzụzụ atụrụ.