Zekaraya 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E si na ya nweta onyeisi.* E si na ya nweta onye ọchịchị na-akwado ya.* E si na ya nweta ụta agha. E si na ya nweta onye nlekọta* ọ bụla, ha niile.
4 E si na ya nweta onyeisi.* E si na ya nweta onye ọchịchị na-akwado ya.* E si na ya nweta ụta agha. E si na ya nweta onye nlekọta* ọ bụla, ha niile.