-
Zekaraya 10:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’agbanyeghị na m ga-aghasasị ha ka mkpụrụ n’etiti ndị dị iche iche,
Ha ga-anọ n’ebe ndị dị anya cheta m.
Ha na ụmụ ha ga-enwetaghachi ume ma lọta.
-