Zekaraya 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-agafere oké osimiri kpata nsogbu na ya. Ọ ga-eti ebili mmiri ihe n’oké osimiri ahụ, ya adajụọ.+ Mmiri niile dị n’osimiri Naịl ga-ata. A ga-eweda ihe Asiria ji anya isi ala,Mkpanaka Ijipt agaghịkwa adị.+
11 Ọ ga-agafere oké osimiri kpata nsogbu na ya. Ọ ga-eti ebili mmiri ihe n’oké osimiri ahụ, ya adajụọ.+ Mmiri niile dị n’osimiri Naịl ga-ata. A ga-eweda ihe Asiria ji anya isi ala,Mkpanaka Ijipt agaghịkwa adị.+