-
Zekaraya 11:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Geenụ ntị! Ndị ọzụzụ atụrụ na-eti mkpu ákwá,
N’ihi na e bibiela ebube ha.
Geenụ ntị! Ụmụ ọdụm na-agbọ ụja,
N’ihi na e bibiela oké ọhịa ndị dị n’akụkụ Osimiri Jọdan.
-