Zekaraya 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-azụrụ ha na-egbu ha,+ ma a naghị ama ha ikpe. Ndị na-ere ha+ na-asịkwa, “Otuto dịrị Jehova n’ihi na m ga-aba ọgaranya.” Ndị na-elekọta ha anaghịkwa emetere ha ebere.’*+
5 Ndị na-azụrụ ha na-egbu ha,+ ma a naghị ama ha ikpe. Ndị na-ere ha+ na-asịkwa, “Otuto dịrị Jehova n’ihi na m ga-aba ọgaranya.” Ndị na-elekọta ha anaghịkwa emetere ha ebere.’*+