Zekaraya 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Jehova kwuru, sị, ‘N’ihi na agaghịzi m emetere ndị bi n’ala a ebere.* N’ihi ya, m ga-eme ka onye ọ bụla megbuo onye agbata obi ya, meekwa ka eze ha megbuo ha. Ha ga-ebibi ala ha, e nweghịkwa onye m ga-anapụta n’aka ha.’”
6 “Jehova kwuru, sị, ‘N’ihi na agaghịzi m emetere ndị bi n’ala a ebere.* N’ihi ya, m ga-eme ka onye ọ bụla megbuo onye agbata obi ya, meekwa ka eze ha megbuo ha. Ha ga-ebibi ala ha, e nweghịkwa onye m ga-anapụta n’aka ha.’”