Zekaraya 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M chụpụrụ ndị ọzụzụ atụrụ atọ n’otu ọnwa n’ihi na edilighị m* ihe ha na-eme, ha* kpọkwara m asị.