-
Zekaraya 11:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 E wee mebie ya n’ụbọchị ahụ. Atụrụ ndị ahụ a na-emesi ike, bụ́ ndị nọ na-ele m anya, matara na ọ bụ ihe Jehova kwuru.