Zekaraya 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ọzụzụ atụrụ m na-abaghị uru,+ onye na-ahapụ ìgwè atụrụ m,+ ga-ata ahụhụ. Mma agha ga-egbu ya n’ogwe aka nakwa n’anya aka nri ya. Ogwe aka ya ga-akpọnwụcha,Anya aka nri ya ga-akpọkwa.”*
17 Onye ọzụzụ atụrụ m na-abaghị uru,+ onye na-ahapụ ìgwè atụrụ m,+ ga-ata ahụhụ. Mma agha ga-egbu ya n’ogwe aka nakwa n’anya aka nri ya. Ogwe aka ya ga-akpọnwụcha,Anya aka nri ya ga-akpọkwa.”*