Zekaraya 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe Chineke kpebiri ime: “Okwu Jehova kwuru banyere Izrel.” Ihe a bụ ihe Jehova kwuru,Onye gbasara eluigwe,+Onye tọrọ ntọala ụwa,+Onye nyekwara mmadụ ume ndụ.*
12 Ihe Chineke kpebiri ime: “Okwu Jehova kwuru banyere Izrel.” Ihe a bụ ihe Jehova kwuru,Onye gbasara eluigwe,+Onye tọrọ ntọala ụwa,+Onye nyekwara mmadụ ume ndụ.*