Zekaraya 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-echebe ndị bi na Jeruselem.+ N’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime ha nke na-ada ada* ga-adị ka Devid. Ụlọ Devid ga-adịkwa ka chi. Ọ ga-adị ka mmụọ ozi Jehova nke na-ebutere ha ụzọ.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:8 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 25
8 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-echebe ndị bi na Jeruselem.+ N’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime ha nke na-ada ada* ga-adị ka Devid. Ụlọ Devid ga-adịkwa ka chi. Ọ ga-adị ka mmụọ ozi Jehova nke na-ebutere ha ụzọ.+