Zekaraya 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “M ga-awụsa ụlọ Devid na ndị bi na Jeruselem mmụọ amara na nke arịrịọ. Ha ga-elegide onye ha mara ube anya,+ ha ga-ebekwara ya ákwá arịrị otú a na-ebe ma nwa nwoke a mụrụ naanị ya nwụọ. Ha ga-eruru ya uju otú a na-eru ma ọkpara nwụọ. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:10 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 303 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 16 Ụbọchị Jehova, p. 55
10 “M ga-awụsa ụlọ Devid na ndị bi na Jeruselem mmụọ amara na nke arịrịọ. Ha ga-elegide onye ha mara ube anya,+ ha ga-ebekwara ya ákwá arịrị otú a na-ebe ma nwa nwoke a mụrụ naanị ya nwụọ. Ha ga-eruru ya uju otú a na-eru ma ọkpara nwụọ.
12:10 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 303 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 16 Ụbọchị Jehova, p. 55