Zekaraya 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ụbọchị ahụ, ákwá arịrị a ga-ebe na Jeruselem ga-adị ukwuu. Ọ ga-adị ka ákwá arịrị e bere na Hedadrimọn nke dị na Ndagwurugwu Megido.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Ụlọ Nche,12/1/2007, p. 10
11 N’ụbọchị ahụ, ákwá arịrị a ga-ebe na Jeruselem ga-adị ukwuu. Ọ ga-adị ka ákwá arịrị e bere na Hedadrimọn nke dị na Ndagwurugwu Megido.+