Zekaraya 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ala ahụ ga-ebe ákwá arịrị. Ezinụlọ ọ bụla ga-ebe nke ya naanị ya. Ezinụlọ Devid ga-ebe nke ya naanị ya, ụmụ nwaanyị ya ga-ebekwa nke ha naanị ha. Ezinụlọ Netan+ ga-ebe nke ya naanị ya, ụmụ nwaanyị ya ga-ebekwa nke ha naanị ha. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2019, p. 30
12 Ala ahụ ga-ebe ákwá arịrị. Ezinụlọ ọ bụla ga-ebe nke ya naanị ya. Ezinụlọ Devid ga-ebe nke ya naanị ya, ụmụ nwaanyị ya ga-ebekwa nke ha naanị ha. Ezinụlọ Netan+ ga-ebe nke ya naanị ya, ụmụ nwaanyị ya ga-ebekwa nke ha naanị ha.