Zekaraya 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ, m ga-ewepụ aha arụsị niile n’ala a,+ a gaghịkwa echeta ha ọzọ. M ga-ewepụkwa ndị amụma+ na ike ndị mmụọ ọjọọ n’ala a.
2 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “N’ụbọchị ahụ, m ga-ewepụ aha arụsị niile n’ala a,+ a gaghịkwa echeta ha ọzọ. M ga-ewepụkwa ndị amụma+ na ike ndị mmụọ ọjọọ n’ala a.