Zekaraya 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nne ya na nna ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ n’ihi na i jirila aha Jehova ghaa ụgha.’ Nne ya na nna ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya mma maka amụma o buru.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:3 Ụlọ Nche,12/1/2007, p. 11
3 Ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nne ya na nna ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ n’ihi na i jirila aha Jehova ghaa ụgha.’ Nne ya na nna ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya mma maka amụma o buru.+