Zekaraya 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.” Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:7 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 13-14 Ụbọchị Jehova, p. 55
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.”