4 N’ụbọchị ahụ, ụkwụ ya ga-eguzo n’elu Ugwu Oliv+ nke chere Jeruselem ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ugwu Oliv ga-agbawakwa abụọ, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, mee ka e nwee nnukwu ndagwurugwu. Otu ọkara ugwu ahụ ga-aga n’ebe ugwu, ọkara nke ọzọ agaa n’ebe ndịda.