Zekaraya 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga-agbaga na ndagwurugwu nke ugwu m n’ihi na ndagwurugwu nke ugwu ahụ ga-eru n’Ezel. Unu ga-agba ọsọ otú unu gbara n’ihi ala ọma jijiji mere n’ụbọchị Eze Ọzaya nke Juda.+ Jehova bụ́ Chineke m ga-abịa, ya na ndị nsọ niile.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:5 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 19-20
5 Unu ga-agbaga na ndagwurugwu nke ugwu m n’ihi na ndagwurugwu nke ugwu ahụ ga-eru n’Ezel. Unu ga-agba ọsọ otú unu gbara n’ihi ala ọma jijiji mere n’ụbọchị Eze Ọzaya nke Juda.+ Jehova bụ́ Chineke m ga-abịa, ya na ndị nsọ niile.+