Zekaraya 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ụbọchị ahụ, mmiri na-enye ndụ+ ga-esi na Jeruselem na-asọpụta.+ Otu ọkara mmiri ahụ ga na-asọba n’oké osimiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,*+ ọkara nke ọzọ ana-asọba n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.*+ Ọ ga-eme n’oge okpomọkụ nakwa n’oge oyi. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:8 Ezigbo Ofufe, p. 204 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 20-214/15/2006, p. 29
8 N’ụbọchị ahụ, mmiri na-enye ndụ+ ga-esi na Jeruselem na-asọpụta.+ Otu ọkara mmiri ahụ ga na-asọba n’oké osimiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,*+ ọkara nke ọzọ ana-asọba n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.*+ Ọ ga-eme n’oge okpomọkụ nakwa n’oge oyi.