-
Zekaraya 14:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 “Ala a niile ga-adị ka Araba,+ malite na Giba+ ruo Rimọn+ nke dị n’ebe ndịda Jeruselem. Ọ* ga-ebili dịrị n’ebe ọ dịbu.+ Ndị mmadụ ga-ebikwa na ya, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Benjamin+ ruo n’ebe Ọnụ Ụzọ Ámá Mbụ dị, ruokwa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi, malitekwa n’Ụlọ Nche Hananel+ ruo n’ebe a na-azọchapụtara eze mmanya.
-