Zekaraya 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị mmadụ ga-ebi na ya. A gakwaghị abụ ya ọnụ ka e wee bibie ya.+ Obi ga-erukwa ndị ga-ebi na Jeruselem ala.+
11 Ndị mmadụ ga-ebi na ya. A gakwaghị abụ ya ọnụ ka e wee bibie ya.+ Obi ga-erukwa ndị ga-ebi na Jeruselem ala.+