Zekaraya 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ihe a bụkwa ọrịa ọjọọ Jehova ga-eme ka ndị niile na-alụso Jeruselem agha rịa:+ Anụ ahụ́ ha ga-erekapụsị ka ha guzo ọtọ, anya ha ga-erekapụsị n’oghere anya ha, ire ha ga-erekapụsịkwa n’ime ọnụ ha. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:12 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,12/2017, p. 4 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 207/1/1996, p. 22 Ụbọchị Jehova, p. 32 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 157-158
12 “Ihe a bụkwa ọrịa ọjọọ Jehova ga-eme ka ndị niile na-alụso Jeruselem agha rịa:+ Anụ ahụ́ ha ga-erekapụsị ka ha guzo ọtọ, anya ha ga-erekapụsị n’oghere anya ha, ire ha ga-erekapụsịkwa n’ime ọnụ ha.
14:12 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,12/2017, p. 4 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 207/1/1996, p. 22 Ụbọchị Jehova, p. 32 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 157-158