Zekaraya 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Juda ga-eso lụọ agha na Jeruselem. A ga-achịkọta akụ̀ mba niile gbara ha gburugburu, ya bụ, ọtụtụ ọlaedo na ọlaọcha na uwe.+
14 Juda ga-eso lụọ agha na Jeruselem. A ga-achịkọta akụ̀ mba niile gbara ha gburugburu, ya bụ, ọtụtụ ọlaedo na ọlaọcha na uwe.+