Zekaraya 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Onye ọ bụla fọrọ n’ime mba niile ndị na-alụso Jeruselem agha ga na-agbago kwa afọ+ ka ọ kpọọrọ Eze, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala,* nakwa ka o mee Ememme Ụlọ Ndò.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:16 Ụlọ Nche,7/1/1996, p. 22-23
16 “Onye ọ bụla fọrọ n’ime mba niile ndị na-alụso Jeruselem agha ga na-agbago kwa afọ+ ka ọ kpọọrọ Eze, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala,* nakwa ka o mee Ememme Ụlọ Ndò.+