Zekaraya 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “N’ụbọchị ahụ, a ga-ede ‘Jehova bụ Onye Dị Nsọ’+ ná mgbịrịgba ịnyịnya dị iche iche nya n’olu. Ite ndị e ji esi nri*+ n’ụlọ Jehova ga-adị ka efere+ ndị dị n’ihu ebe ịchụàjà.
20 “N’ụbọchị ahụ, a ga-ede ‘Jehova bụ Onye Dị Nsọ’+ ná mgbịrịgba ịnyịnya dị iche iche nya n’olu. Ite ndị e ji esi nri*+ n’ụlọ Jehova ga-adị ka efere+ ndị dị n’ihu ebe ịchụàjà.