Zekaraya 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ite ọ bụla e ji esi nri* na Jeruselem nakwa na Juda ga-abụ ihe dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ndị niile na-achụ àjà ga-abata were ụfọdụ n’ime ha sie ihe. N’ụbọchị ahụ, a gakwaghị enwe onye Kenan* n’ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha.”+
21 Ite ọ bụla e ji esi nri* na Jeruselem nakwa na Juda ga-abụ ihe dị nsọ, bụrụkwa nke Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ndị niile na-achụ àjà ga-abata were ụfọdụ n’ime ha sie ihe. N’ụbọchị ahụ, a gakwaghị enwe onye Kenan* n’ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha.”+