Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova kwuru, sị, “M hụrụ unu n’anya.+ Ma unu sịrị: ‘Olee otú i si hụ anyị n’anya?’” Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ bụ na Ịsọ abụghị nwanne Jekọb?+ Ma ahụrụ m Jekọb n’anya, Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 10
2 Jehova kwuru, sị, “M hụrụ unu n’anya.+ Ma unu sịrị: ‘Olee otú i si hụ anyị n’anya?’” Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ bụ na Ịsọ abụghị nwanne Jekọb?+ Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,