Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘Ọ bụ maka na unu na-achụ nri* rụrụ arụ n’àjà n’ebe ịchụàjà m.’ “‘Unu na-asịkwa: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ maka na unu na-asị: “E kwesịrị ileda tebụl Jehova+ anya.”
7 “‘Ọ bụ maka na unu na-achụ nri* rụrụ arụ n’àjà n’ebe ịchụàjà m.’ “‘Unu na-asịkwa: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ maka na unu na-asị: “E kwesịrị ileda tebụl Jehova+ anya.”