-
Malakaị 1:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Mgbe unu na-eji anụmanụ kpuru ìsì achụ àjà, unu na-asị: “E nweghị ihe o mere.” Mgbe unu na-ewetakwa anụmanụ dara ngwọrọ ma ọ bụ nke na-arịa ọrịa, unu na-asị: “E nweghị ihe o mere.”’”+
“Biko, werenụ ya gaa nye gọvanọ unu. Obi ọ̀ ga-adị ya mma? Ọ̀ ga-anabata unu nke ọma?” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
-