Malakaị 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ma unu na-eme ka ọ ghara ịdị nsọ,*+ na-asị, ‘Tebụl Jehova rụrụ arụ, e kwesịkwara ileda mkpụrụ ya anya, ya bụ, nri ndị a na-edokwasị na ya.’+
12 “Ma unu na-eme ka ọ ghara ịdị nsọ,*+ na-asị, ‘Tebụl Jehova rụrụ arụ, e kwesịkwara ileda mkpụrụ ya anya, ya bụ, nri ndị a na-edokwasị na ya.’+