Malakaị 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ịna-akụziri ndị mmadụ gbasara Chineke, ndị mmadụ kwesịkwara ịna-ajụta ya ihe iwu kwuru*+ maka na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha. Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 275/1/2002, p. 14-16
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ịna-akụziri ndị mmadụ gbasara Chineke, ndị mmadụ kwesịkwara ịna-ajụta ya ihe iwu kwuru*+ maka na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.