Malakaị 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ma unu ahapụla ụzọ ahụ. Unu emeela ka ọtụtụ ndị ghara ịna-edebe iwu.*+ Unu emebiela ọgbụgba ndụ Livaị.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 15
8 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ma unu ahapụla ụzọ ahụ. Unu emeela ka ọtụtụ ndị ghara ịna-edebe iwu.*+ Unu emebiela ọgbụgba ndụ Livaị.+