Malakaị 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Juda aghọọla aghụghọ, e meekwala arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem; n’ihi na Juda asọpụrụghị* Jehova+ onye hụrụ ihe dị nsọ n’anya. Juda lụkwara nwaanyị na-efe chi ndị mba ọzọ.*+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 16-17
11 Juda aghọọla aghụghọ, e meekwala arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem; n’ihi na Juda asọpụrụghị* Jehova+ onye hụrụ ihe dị nsọ n’anya. Juda lụkwara nwaanyị na-efe chi ndị mba ọzọ.*+