Malakaị 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu na-asịkwa, ‘Ọ̀ bụ n’ihi gịnị?’ Ọ bụ n’ihi na Jehova agbaala akaebe na ị ghọrọ nwunye ị lụrụ n’okorobịa aghụghọ, n’agbanyeghị na ọ bụ nwunye gị, bụrụkwa nwaanyị gị na ya gbara ndụ.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:14 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42 Teta!,1/2008, p. 17 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 17-18
14 Unu na-asịkwa, ‘Ọ̀ bụ n’ihi gịnị?’ Ọ bụ n’ihi na Jehova agbaala akaebe na ị ghọrọ nwunye ị lụrụ n’okorobịa aghụghọ, n’agbanyeghị na ọ bụ nwunye gị, bụrụkwa nwaanyị gị na ya gbara ndụ.+