15 Ma, e nwere onye na-emeghị otú ahụ n’ihi na mmụọ nsọ ka dị n’ime ya. Gịnịkwa ka onye ahụ na-achọ? Ọ na-achọ ụmụ ga-abụ nke Chineke. N’ihi ya, kpacharanụ anya gbasara ihe unu na-eche n’obi unu, ka onye ọ bụla ghara ịghọ nwunye ọ lụrụ n’okorobịa aghụghọ.