Malakaị 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ha ga-abụ nke m+ n’ụbọchị m ga-eme ka ha bụrụ ndị pụrụ iche.+ M ga-emetekwara ha ebere* otú nna si emetere nwa ya nke na-ejere ya ozi ebere.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,8/1/2005, p. 27-285/1/2002, p. 23-2412/1/1992, p. 12
17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ha ga-abụ nke m+ n’ụbọchị m ga-eme ka ha bụrụ ndị pụrụ iche.+ M ga-emetekwara ha ebere* otú nna si emetere nwa ya nke na-ejere ya ozi ebere.+